1Geenụ m ntị, unu niile ndị bi nʼala mmiri gbara gburugburu,
2O mere ka okwu sị m nʼọnụ dịrị nkọ dịka mma agha.
3Ọ sịrị m, “Ị bụ ohu m, Izrel.
4Ma mụ onwe m sịrị, “Ọ bụ nʼefu ka m dọgburu onwe m nʼọrụ.
5Ma ugbu a Onyenwe anyị na-asị,
6Ọ sịrị,
7Nke a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,
8Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu:
9na-asị ndị mkpọrọ,49:9 Maọbụ, ndị a dọtara nʼagha ‘Pụtanụ,’
10Agụ agaghị agụ ha, akpịrị agaghị akpọkwa ha nkụ.
11Aga m emekwa ka ugwu ukwu niile ghọọ okporoụzọ,
12Lee, ndị m ga-alọghachi, ha ga-esitekwa nʼebe dị anya,
13Tienụ mkpu ọṅụ, eluigwe niile;
14Ma Zayọn sịrị, “Onyenwe anyị agbakụtala m azụ;
15“Nwanyị ọ pụrụ ichezọ nwa ya na-aṅụ ara,
16Lee, edeela m aha gị nʼọbụaka m,
17Ụmụ gị emeela ngwangwa lọghachite,
18Welie anya gị abụọ lee gburugburu, legharịa anya,
19“Ọ bụ ezie na e bibiri gị, mee ka ị tọgbọrọ nʼefu,
20Ụmụ niile a mụrụ nʼoge ọnwụ gbabara gị aka,49:20 Ndị a nọ na mba ọzọ mụọ ga-alọta
21Mgbe ahụ, ị ga-eche nʼime onwe gị sị,
22Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,
23Ndị eze ga-abụkwa ndị nna na-azụ ụmụ gị,
24A ga-anara dike nʼagha ihe ọ lụtara nʼagha,
25Ma otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
26Aga m eme ka ndị na-akpagbu gị rie anụ ahụ onwe ha;