We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 47

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 46 Aịzaya Aịzaya 48 →

1“Rịda nʼala, nọdụ na uzuzu,

2Were nkume igwe nri gwee ọka,

3A ga-ekpughe ọtọ gị,

4Otu a ka Onye mgbapụta anyị kwuru, Onye ga-azọpụta Izrel. Aha ya bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,

5“Nọdụ duu, baa nʼime ọchịchịrị,

6Ewesoro m ndị m iwe,

7I kwuru sị,

8“Ugbu a gee ntị, gị onye na-eme dịka o si tọọ gị ụtọ.

9Ma lee anya!

10Nʼihi na i werela obi gị tụkwasị nʼajọ omume gị

11Ihe ọjọọ ga-abịakwasị gị,

12“Dokọtazie ọgwụ okike gị niile,

13Ndụmọdụ niile a na-enye gị adịghị enyere gị aka.

14Lee, ha bụ ihe efu dịka ahịhịa kpọrọ nkụ.

15Lee ihe ndị a na-enyocha kpakpando ga-emere gị,

← Aịzaya 46 Aịzaya Aịzaya 48 →