We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 46

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 45 Aịzaya Aịzaya 47 →

1Bel na Nebo, arụsị ndị Babilọn makpu amakpu.

2Ha makpuuru, rudakọkwa ala nʼotu;

3“Geenụ m ntị, unu ụmụ ụmụ Jekọb,

4Mụ onwe m, bụ onye ahụ, ọ bụ m ga-elekọtakwa unu anya,

5“Onye ka unu ga-asị na o yiri m? Onye kwa ka mụ na ya ha?

6Ụfọdụ mmadụ na-emeghe akpa ego ha wụpụta ọlaedo dị nʼime ya,

7Ha na-ebuli arụsị ahụ buru ya nʼubu ha,

8“Chetanụ nke a, ma tuleekwa ya,

9Chetakwanụ ihe ndị ahụ niile mere nʼoge gara aga,

10Ọ bụ m na-egosi ikpeazụ site na mmalite,

11Aga m esite nʼọwụwa anyanwụ kpọọ anụ ufe,

12Geenụ m ntị, unu ndị isi ike,

13Ana m eweta ezi omume nso,

← Aịzaya 45 Aịzaya Aịzaya 47 →