1“Nke a ka Onyenwe anyị na-ekwu nye ohu ya nke o tere mmanụ,
2Mụ onwe m ga-ebu ụzọ gaa nʼihu gị
3Aga m enye gị akụ niile e zoro nʼebe ọchịchịrị gbara,
4Nʼihi Jekọb bụ ohu m,
5Ọ bụ m bụ Onyenwe anyị, ọ dịghịkwa onye ọzọ dị;
6Mgbe ahụ, ụwa niile, site nʼọwụwa anyanwụ
7Ọ bụ m kpụrụ ìhè, keekwa ọchịchịrị.
8“Gị, eluigwe, zodata ezi omume m
9“Ahụhụ na-adịrị mmadụ ahụ nke na-alụso onye kere ya ọgụ,
10Ahụhụ na-adịrị nwantakịrị ahụ gwara nna ya okwu sị,
11“Otu a ka Onyenwe anyị, Onye nsọ nke Izrel,
12Ọ bụ mụ onwe m kere ụwa,
13M ga-akpọlite Sairọs nʼezi omume m:
14Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
15Nʼezie, gị onwe gị bụ Chineke, Onye nzọpụta Izrel.
16A ga-eme ndị niile na-akpụ arụsị ihe ihere,
17Ma Onyenwe anyị ga-eji nzọpụta
18Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị onye kere eluigwe sịrị,
19Ọ bụghị na nzuzo ka m kwuru okwu,
20“Chịkọtaanụ onwe unu, gbakọtanụ,
21Kwupụtanụ ihe kwesiri ịdị, gosinụ ya,
22“Laghachikwutenụ m, ka m zọpụta unu.
23Ejirila m onwe m ṅụọ iyi,
24E, ha ga-ekwupụta sị, ‘Ọ bụ nʼime Onyenwe anyị naanị
25Ma agbụrụ niile nke Izrel