We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 44

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 43 Aịzaya Aịzaya 45 →

1“Ma ugbu a, gee ntị gị Jekọb, bụ ohu m,

2Nke a bụ ihe Onyenwe anyị na-ekwu,

3Nʼihi na aga m eme ka ala ahụ kpọrọ nkụ nweta mmiri,

4Ha ga-etopụta etopụta dịka ahịhịa a gbara mmiri,

5Ha ga-eji nganga sị, ‘Abụ m nke Onyenwe anyị,’

6“Nke a bụ ihe Onyenwe anyị na-ekwu,

7Ọ bụkwa onye dị ka m? Ya kwupụta ya.

8Unu atụla egwu. Unu amakwala jijiji.

9Ndị a niile na-apị arụsị bụ ndị nzuzu.

10Ọ baghị uru mmadụ ịkpụrụ onwe ya arụsị maọbụ chi a pịrị apị,

11Lee ihere ga-eme ndị niile na-akpọ isiala nye ya.

12Ọkpụ ụzụ na-ewere ngwa ọrụ ya

13Onye ọka osisi na-esite nʼeriri ọtụtụ tụpụta osisi

14Ọ na-egbutu osisi sida dị iche iche,

15Ọ bụkwa nkụ ka eji ya e mere;

16Ọkara nʼime osisi ndị a ka o ji emenwu ọkụ;

17Ihe fọdụrụ nʼime osisi ahụ ka ọ na-ewere kwaara onwe ya arụsị a pịrị apị;

18Ha amaghị ihe ọbụla; ha adịghị aghọtakwa,

19Ọ dịghị onye na-anọdụ chee echiche,

20Onye na-adịghị eche ụdị echiche a bụ onye nzuzu, nke na-eji ntụ si nʼebe a kwanyere ọkụ na-azụ onwe ya.

21“Cheta ihe ndị a, gị Jekọb,

22Ehichapụla m njehie gị niile; dịka igwe ojii,

23Bụọnụ abụ oke ọṅụ, unu eluigwe, nʼihi na Onyenwe anyị emeela ya;

24“Otu a, Onyenwe anyị na-ekwu,

25onye na-emebi ihe ịrịbama niile nke ndị amụma ụgha

26onye na-eme ka okwu ndị ohu ya mezuo

27Onye ahụ na-asị, ogbu mmiri, ‘Takọrọ,

28Onye na-asị banyere Sairọs, ‘Ọ bụ onye ọzụzụ atụrụ m,

← Aịzaya 43 Aịzaya Aịzaya 45 →