We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 42

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 41 Aịzaya Aịzaya 43 →

1“Lee ohu m, onye m na-agba ume,

2Ọ gaghị eti mkpu maọbụ welie olu ya kwaa akwa,

3Ọ gaghị agbaji ahịhịa riidi42:3 Ya bụ, osisi achara azọpịara azọpịa,

4Ọ gaghị asọ ngọngọ maọbụ daa mba,

5Nke a bụ ihe Chineke bụ Onyenwe anyị kwuru,

6“Mụ onwe m, bụ Onyenwe anyị, akpọla gị ka i gosi ezi omume m.

7Ị ga-emeghe anya ndị kpuru ìsì,

8“Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị! Nke a bụkwa aha m.

9Lee ihe ochie emezuola

10Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ; tookwanụ ya,

11Ka ọzara na obodo niile dị nʼime ya welie olu ha elu,

12Ka ha nye Onyenwe anyị ebube,

13Onyenwe anyị ga-apụta buo agha dịka dike.

14“Ọ dịla anya kemgbe m gbara nkịtị;

15Aga m eme ka ugwu ukwu na ugwu nta niile dị larịị,

16Aga m edu ndị kpuru ìsì, site nʼụzọ nke ha na-amaghị,

17Ma ndị niile na-atụkwasị arụsị obi,

18“Geenụ ntị, unu ndị ntị chiri,

19Olee onye kpuru ìsì dịka ohu m?

20Ị hụla ọtụtụ ihe, ma ị dịghị atụkwasị uche gị na ha.

21Onyenwe anyị emeela ka iwu ya dị ukwuu,

22Ma e meela ka ndị ya bụrụ ndị e zukpọrọ ihe ha nwere nʼoge agha.

23Onye ka ọ bụ nʼetiti unu nke ga-ege ntị nʼihe ndị a?

24Onye weere Jekọb nyefee nʼaka ndị na-ebibi ihe,

25Ọ bụ ya mere o ji wụkwasị ndị ya iwe ọkụ ya,

← Aịzaya 41 Aịzaya Aịzaya 43 →