We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 41

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 40 Aịzaya Aịzaya 42 →

1Nọrọnụ jụụ nʼihu m, unu mba niile mmiri gbara gburugburu!

2“Onye kpọtere onye a sitere nʼọwụwa anyanwụ na-abịa,

3Ọ na-achụ ha ọsọ, ma na-agakwa nʼihu na-enweghị mmerụ ahụ ọbụla.

4Ọ bụ onye rụrụ ọrụ dị otu a mezukwa ya,

5Mba niile bi nʼala mmiri gbara gburugburu ahụla ọrụ m rụrụ. Ha hụrụ ya tụọ egwu;

6Onye ọbụla nʼime ha na-agba ibe ya ume na-asị,

7Onye ọkpụ ụzụ ọla na-agba onye ọkpụ ụzụ ọlaedo ume.

8“Ma gị onwe gị, Izrel, ohu m,

9Esitere m na nsọtụ niile nke ụwa kpọghachi unu,

10Ya mere, unu atụla egwu nʼihi na anọnyeere m unu.

11“Lee! A ga-etinye ndị niile iwe ha dị ọkụ megide unu nʼọnọdụ ihe ihere,

12Unu ga-ele anya ha, chọọ ha,

13Nʼihi na mụ onwe m, bụ Onyenwe anyị Chineke gị,

14Atụla egwu, gị idide, bụ Jekọb,

15“Lee, aga m eme ka unu ghọọ igwe ọhụrụ eji azọcha mkpụrụ ọka

16Unu ga-ayọgharị, fụchaa ha; ikuku ga-eburu ha bufuo,

17“Mgbe mmiri ọṅụṅụ kọrọ ndị ogbenye na ndị mkpa na-akpa,

18Aga m eme ka mmiri site nʼala kpọrọ nkụ nke ugwu niile na-erudatara ha.

19Aga m akụ nʼọzara,

20ka ndị mmadụ hụ, matakwa,

21“Wepụtanụ mkpesa unu,”

22“Ka ha bubata arụsị ndị a, ma gwa anyị,

23gwa anyị ihe ọdịnihu ji,

24Ma unu dị nta karịa ihe efu.

25“Akpọliela m otu onye site nʼakụkụ ugwu, ọ na-abịakwa.

26O kwuru maka nke a site na mmalite, ka anyị nwee ike mara,

27Abụ m onye mbụ gwara Zayọn, ‘Lee, nʼebe a ka ha dị!’

28Elegharịrị m anya ma o nweghị onye m hụrụ.

29Lee, ha niile bụ ụgha!

← Aịzaya 40 Aịzaya Aịzaya 42 →