1Kasịenụ ndị m obi, kasịenụ ha obi,
2Were nwayọọ gwa Jerusalem okwu,
3Otu onye na-eti mkpu sị,
4A ga-eme ka ndagwurugwu ọbụla dị elu,
5Nʼihi na a ga-ekpughepụ ebube Onyenwe anyị,
6Olu ahụ sịrị, “Tie mkpu!”
7Ahịhịa na-akpọnwụ, okoko osisi na-achanwụ,40:7 Otu a ka ọ dịrị mmadụ.
8E, ahịhịa na-akpọnwụ, okoko na-achanwụkwa,
9Gị onye na-eweta oziọma nye Zayọn,
10Lee, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-abịa nʼike,
11Ọ ga-azụ igwe atụrụ ya dịka onye ọzụzụ atụrụ.
12Onye jirila ọbụ aka ya tụọ mmiri dị nʼoke osimiri?
13Onye nwere ike ịghọta Mmụọ nke Onyenwe anyị,
14Ọ bụ onye ka Onyenwe anyị gakwuru gbaa izu ka ọ kọwaara ya ihe,
15Nʼezie, mba niile dị iche iche dịka otu ntupụta mmiri tanyere nʼime efere;
16Osisi niile dị na Lebanọn ezughị iji kwanye ọkụ e ji a chụrụ Chineke anyị aja.
17O nweghị ihe ọbụla mba niile dị nʼụwa bụ nʼihu ya;
18Onye kwanụ ka unu ga-eji tụnyere Chineke?
19Ma gbasara arụsị apịrị apị, nke onye na-akwa nka ọla tụrụ,
20Ma onye ogbenye na-enweghị ịchụ aja dị otu a
21Ọ bụ na unu amaghị?
22Na Chineke nọ nʼelu ocheeze ya nke gbara ụwa gburugburu.
23Ọ na-eweda ndị ukwu niile nke ụwa,
24Mgbe a na-ele ha anya, ha na-adị ka ihe a kụrụ nʼubi nke na-epute epute.
25“Olee onye unu ga-eji tụnyere m?
26Lee anya nʼeluigwe;
27Ọ bụ nʼihi gịnị ka i ji na-asị, gị Jekọb?
28Ọ bụ na ị matabeghị?
29Ọ na-enye ndị na-ada mba ike,
30Ọ bụladị ụmụ okorobịa na-ada mba, ike na-agwụkwa ha.
31ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,