We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 34

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 33 Aịzaya Aịzaya 35 →

1Bịanụ nso, unu ndị mba niile, ṅaa ntị.

2Nʼihi na Onyenwe anyị na-eweso mba niile nke ụwa iwe,

3Ndị ha e gburu egbu ka a ga-atụpụ.

4Nʼoge ahụ, kpakpando niile nke eluigwe ga-agbaze,

5Nʼihi na mma agha m arụchaala ọrụ ya nʼeluigwe,

6Mma agha Onyenwe anyị jupụtara nʼọbara,

7Oke ehi ọhịa ga-esokwa ha daa,

8Nʼihi na Onyenwe anyị nwere ụbọchị ahụ bụ ụbọchị ịbọ ọbọ.

9Isi iyi ndị Edọm niile ga-agbanwe gbajie ojii,

10Ọ gaghị anyụ anyụ nʼabalị maọbụ nʼehihie;

11Ikwighịkwighị nke ọzara na okwolo ga-enweta ya,

12Ndị ya a na-asọpụrụ agaghị ahụkwa ihe ọbụla nʼebe ahụ nke ha ga-akpọ alaeze.

13Ogwu ga-etochi ụlọ ukwu ya niile;

14Anụ ọhịa niile nke ọzara ga-ezute nkịta ọhịa nʼebe ahụ.

15Ikwighịkwighị ga-akpa akwụ ya nʼebe ahụ.

16Nyochaa akwụkwọ nsọ ka ị gụọ ihe Onyenwe anyị gaje ime:

17Ọ bụ ya onwe ya ga-ekewa ala ahụ,

← Aịzaya 33 Aịzaya Aịzaya 35 →