We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 33

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 32 Aịzaya Aịzaya 34 →

1Ahụhụ dịrị gị, onye mbibi,

2Biko, Onyenwe anyị, nwee obi ebere nʼebe anyị nọ,

3Ndị iro na-agba ọsọ mgbe ha nụrụ olu gị.

4Dịka igurube si atachapụ ihe dị nʼubi,

5Onyenwe anyị dị elu, nʼihi na o bi nʼebe dị elu.

6Ọ ga-abụ ntọala guzosiri ike nke oge unu niile,

7Lee ndị ha dị ike ka ha na-eti mkpu akwa nʼokporoụzọ niile;

8Ọ dịkwaghị onye a na-ahụ anya nʼokporoụzọ ọbụla.

9Ala ahụ niile na-eru ụjụ. Ọ tọgbọkwara nʼefu.

10Ma Onyenwe anyị na-asị, “Ugbu a, m ga-ebili.”

11Unu na-atụ ime ahịhịa kpọrọ nkụ,

12Ndị gị ga-ere ọkụ, dịka osisi ogwu e gbuturu egbutu tụnye nʼọkụ;

13Geenụ ntị nụrụ ihe m mere, unu mba niile dị nʼebe dị anya!

14Ndị mmehie na ndị ajọ omume nọ na Zayọn na-ama jijiji nʼegwu,

15Ndị na-ejegharị nʼezi omume

16Ha bụ ndị ahụ ga-ebi nʼebe dị elu,

17Anya unu ga-ahụ eze nʼebube ya;

18Nʼime echiche obi unu, unu ga na-atule ihe oke egwu nke oge ndị ahụ gara aga.

19Nʼoge ahụ, unu agaghị ahụkwa ndị nganga ahụ ọzọ,

20Lekwasịnụ Zayọn anya, obodo anyị na-anọ eme mmemme anyị niile;

21Ebe ahụ ka Onyenwe anyị ga-abụrụ anyị Onye dị ike.

22Nʼihi na Onyenwe anyị bụ onye ikpe anyị.

23A tọsaala ụdọ niile:

24Ọ dịkwaghị onye bi na Zayọn ga-asị, “Ahụ esighị m ike,”33:24 Ana m arịa ọrịa

← Aịzaya 32 Aịzaya Aịzaya 34 →