1Lee, eze ga-achị nʼezi omume na-abịa,
2Onye ọbụla nʼime ha ga-aghọrọ ndị mmadụ ebe a na-ezere ndụ nʼoge oke ifufe,
3Mgbe ahụ, agaghị emechikwa anya ndị niile na-ahụ ụzọ,
4Ọ bụladị obi ndị nzuzu nʼetiti ha ga-ejupụta nʼakọnuche na nghọta,
5Nʼụbọchị ahụ, a gaghị ahụkwa onye nzuzu sị na ọ bụ onye maara ihe.
6Nʼihi na ndị nzuzu na-ekwu okwu na-echeghị echiche,
7Ndị ọjọọ na-eji ụzọ aghụghọ niile eme ihe ọjọọ,
8Ma onye a na-asọpụrụ na-atụpụta atụmatụ dị ezi mma,
9Unu ndị inyom na-ebi ndụ ndị afọ juru,
10Nʼoge na-adịghị anya, mgbe otu afọ na abalị ole na ole gasịrị,
11Maanụ jijiji, unu ndị inyom afọ juru,
12Tienụ aka nʼobi nʼihi ubi unu na-enye afọ ojuju,
13Nʼihi na ogwu na uke ga-epupụta nʼala unu.
14Nʼihi na a ga-ahapụ ebe niile e wusiri ike,
15Ha niile ga-adịgide otu a tutu ruo mgbe a ga-esite nʼeluigwe wụkwasị anyị Mmụọ Nsọ.
16A ga-emekwa ka ikpe ziri ezi ga-ebi nʼọzara,32:16 Ga-erute onye ọbụla aka
17Mkpụrụ nke ezi omume ahụ ga-abụ udo;
18Ndị m ga-ebi nʼebe obibi nke udo,
19A sikwa na mkpụrụ mmiri ezoo nʼoke ọhịa niile,
20ndị a gọziri agọzi ka unu ga-abụ,