We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 31

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 30 Aịzaya Aịzaya 32 →

1Ahụhụ dịrị ndị na-aga Ijipt ịchọ enyemaka,

2Ma ya onwe ya maara ihe, ọ pụrụ iweta ịla nʼiyi.

3Nʼihi na ndị Ijipt bụ naanị mmadụ, ha abụghị Chineke!

4Ma ihe ndị a ka Onyenwe anyị gwara m,

5Dịka nnụnụ si efegharị nʼelu akwụ ya ichebe ụmụ ya,

6Lọghachitenụ azụ, unu bụ Izrel, laghachikwurunụ onye ahụ nke unu nupuru isi nʼebe ọdị ukwuu megide.

7Amaara m nke ọma na ụbọchị ahụ na-abịa, mgbe onye ọbụla nʼime unu ga-atụfu arụsị ọlaedo na ọlaọcha niile nke aka mmehie unu kpụrụ.

8“Mgbe ahụ, Asịrịa ga-ada, kama ọ bụghị site na mma agha mmadụ,

9Obodo ha niile e wusiri ike ga-ada nʼihi oke egwu,

← Aịzaya 30 Aịzaya Aịzaya 32 →