1Ahụhụ ga-adịrị gị, gị bụ Ariel, Ariel,29:1 Nke a bụ aha ọzọ e ji mara Jerusalem.
2Ma aga m akpagbu Ariel,
3Aga m ama ụlọ ikwu m nʼakụkụ gị niile gburugburu,
4Nʼọnọdụ mweda nʼala, ị ga-ekwu okwu site nʼala,
5Ma igwe ndị iro gị29:5 Ya bụ, ndị ala ọzọ na-emegide gị ga-aghọ ntụ,
6mụ onwe m, bụ Onyenwe anyị,
7Mba niile ahụ, ndị na-ebuso Ariel agha,
8Dịka mgbe onye agụụ na-agụ, nke na-arọ nrọ ebe ọ na-eri nri,
9Ka ọ gbagwojuo unu anya. Ka o jukwa unu anya.
10Nʼihi na Onyenwe anyị awụkwasịla unu mmụọ nke oke ụra.
11Ihe ndị a niile na-aga ime nʼoge dị nʼihu dịka akwụkwọ a kara akara. Mgbe e weere ya nye onye ma akwụkwọ ka ọ gụọ, ọ ga-asị, “Enweghị m ike, nʼihi na a kaala ya akara.”
12Mgbe e weere ya nye onye na-amaghị akwụkwọ, ọ ga-asị, “Ewela iwe, amaghị m agụ.”
13Onyenwe anyị sịrị,
14Ya mere, otu ugboro ọzọ, aga m eme ndị a ihe oke iju anya
15Ahụhụ ga-adịrị ndị na-eche
16Lee ka unu si ekpu ihe ihu nʼala,29:16 Ka unu si bụrụ ndị nzuzu
17Mgbe na-adịghị anya ọ bụ na Lebanọn agaghị aghọ ala ubi na-emepụta ihe,
18Nʼụbọchị ahụ, ndị ntị chiri ga-anụ ihe a na-agụpụta site nʼakwụkwọ ahụ,
19Ndị dị umeala nʼobi, na ndị ogbenye nʼetiti ndị mmadụ ga-achọta ọṅụ na obi ụtọ
20Ndị na-adịghị enwe obi ebere agaghị adịkwa;
21bụ ndị ahụ na-eme ka e site nʼokwu ọnụ ha mee onye ọzọ onye ikpe mara,
22Ya mere, nke a bụ ihe Onyenwe anyị onye gbapụtara Ebraham na-agwa ụlọ Jekọb,
23Mgbe ha hụrụ ụmụ ha,
24Ndị na-akpafu nʼime mmụọ ha ga-enweta nghọta,