1Ahụhụ ga-adịrị okpueze okoko28:1 Okpueze okoko nʼebe a, na-ekwu banyere obodo Sameria. ọhịa ahụ, nke bụ mpako Ifrem,
2Lee, Onyenwe anyị nwere otu onye dị ike,28:2 Nʼebe a otu onye ahụ dị ike bụ eze ndị Asịrịa. onye nwekwara ume,
3Okpueze okoko osisi, bụ mpako nke ndị Ifrem na-aṅụbiga mmanya oke,
4Okoko ọhịa nke na-akpọnwụ akpọnwụ, nke bụ ebube ịma mma ya,
5Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile nʼonwe ya,
6Ọ ga-abụ mmụọ nke ikpe ziri ezi
7Ndị a kwa na-adagharị site na mmanya
8Nʼihi na tebul ha niile jupụtara nʼihe ọgbụgbọ ruru unyi.
9“Ọ bụ onye ka ọ na-achọ ikuziri ihe?
10Nʼihi na ọ na-agbalị izi anyị ihe dịka e si dee ya,
11Nʼezie, Chineke ga-eji ndị na-asụ asụsụ unu na-amaghị
12Nʼihi na ọ gwara unu okwu sị,
13Ọ bụ nʼihi ya ka e ji na-ezi unu okwu Onyenwe anyị
14Nʼihi nke a, nụrụnụ okwu Onyenwe anyị, unu ndị na-akwa emo,
15Nʼihi na unu ekwuola sị, “Anyị na ọnwụ agbaala ndụ,
16Ma otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị,
17Ikpe ziri ezi ga-abụ eriri ọtụtụ nke ji atụ ihe,
18Mgbe ahụ, a ga-akagbu ọgbụgba ndụ ahụ unu na ọnwụ gbara;
19Mgbe ọbụla o si nʼebe unu nọ na-agafe, ọ ga-eburu unu,
20Ihe ndina dị mkpụmkpụ, mmadụ enweghị ike esetipụ onwe ya nʼelu ya;
21Onyenwe anyị ga-ebili dịka o mere nʼugwu Perazim,
22Ugbu a, ya mere, kwụsịnụ ịkwa emo,
23Geenụ ntị, nụrụnụ olu m,
24Ọ bụ ụbọchị niile ka onye ọrụ ubi na-akọ ala ubi ya hapụ ịkụnye ya mkpụrụ?
25Mgbe o gwuzesịrị ya,
26Ọ maara ihe o kwesiri ime,
27Nʼihi na ejighị igwe eji azọcha mkpụrụ ọka etichapụta mkpụrụ karawe,
28A na-akwọ ọka e ji eme achịcha akwọ,
29Ihe ndị a niile na-esite nʼaka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-abịa,