We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 27

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 26 Aịzaya Aịzaya 28 →

1Nʼụbọchị ahụ,

2Nʼụbọchị ahụ,

3“Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị na-elekọta ya,

4Adịghị m ewekwa iwe.

5Ma ọ bụghị otu a, ka ha bịakwute m maka nchekwa,

6Nʼụbọchị ndị na-abịa, Jekọb ga-agba mgbọrọgwụ.

7Onyenwe anyị atabeghị Izrel ahụhụ

8Onyenwe anyị tara ndị ya ahụhụ, mee ka a dọrọ ha nʼagha ma buru ha gaa mba ọzọ.

9Ọ bụ nʼụzọ dị otu a ka a ga-esi bupụ ikpe ọmụma dịrị Jekọb,

10Obodo ahụ e wusiri ike adakpọsịala.

11Mgbe alaka osisi ndị ahụ kpọnwụrụ daa,

12Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-ahọcha site nʼebe mmiri na-eru eru Yufretis ruo na Wadi nke Ijipt, ma gị, bụ Izrel ka a ga-achịkọta otu nʼotu.

13Nʼụbọchị ahụ, opi ike ga-ada. Ndị ahụ na-ala nʼiyi nʼAsịrịa na ndị ahụ e mere ka ha gaa biri nʼIjipt dịka ndị mba ọzọ ga-abịa fee Onyenwe anyị ofufe nʼugwu nsọ ya dị na Jerusalem.

← Aịzaya 26 Aịzaya Aịzaya 28 →