1Nʼụbọchị ahụ, a ga-abụ abụ a nʼala Juda niile:
2Meghee ụzọ ama niile,
3Ị na-eme ka ndị niile echiche uche ha guzosiri ike
4Tụkwasị Onyenwe anyị Chineke obi mgbe niile,
5Ndị na-akpa nganga ka ọ na-ewedata ala,
6Ọ na-enyefe obodo ahụ
7Ụzọ nke onye ezi omume ha nʼotu,
8E, Onyenwe anyị, anyị na-aga nʼụzọ nke ikpe gị niile,
9Abalị niile ka obi m na-achọsi gị ike,
10Obi ebere gị nʼebe ndị na-emebi iwu nọ
11Onyenwe anyị ebuliela aka ya elu,
12Onyenwe anyị, ị na-enye anyị udo;
13O, Onyenwe anyị Chineke anyị, ọ dị mgbe anyị nọ nʼokpuru ọchịchị ndị ọzọ dị iche iche,
14Ndị niile anyị fere na mbụ anwụchaala; ha adịghịkwa ndụ;
15I meela ka mba a dị ukwuu, Onyenwe anyị;
16Onyenwe anyị, nʼime mkpagbu ha, ha gbakwutere gị.
17Gị, Onyenwe anyị, emeela ka anyị kwaa akwa,
18Anyị anọọla ọnọdụ ihe mgbu, na ịta ikikere eze,
19Ma ndị gị niile nwụrụ anwụ ga-adị ndụ, O Onyenwe anyị.
20Baanụ nʼụlọ, ndị m,
21Lee anya! Onyenwe anyị si nʼebe obibi ya