We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 25

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 24 Aịzaya Aịzaya 26 →

1O Onyenwe anyị, ị bụ Chineke m;

2Nʼihi na i meela ka obodo ghọọ mkpọmkpọ ebe;

3Nʼihi nke a, ndị niile dị ike ga-asọpụrụ gị.

4Nʼihi na ị bụụrụ onye na-enweghị ike ebe mgbaba;

5dịkwa ka okpomọkụ nke na-adị nʼọzara.

6Nʼelu ugwu a, ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile

7Nʼelu ugwu a, ka ọ ga-ewepụ ihe ndị ahụ niile na-eweta ihu mgbarụ,

8Ọ ga-elomi ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi.

9Nʼụbọchị ahụ, ndị mmadụ ga-asị,

10Nʼihi na aka Onyenwe anyị ga-adịgide nʼelu ugwu a,

11Ha ga-agbasa aka ha abụọ nʼime ya,

12Ọ ga-akwatu mgbidi gị niile dị elu nke e wusiri ike,

← Aịzaya 24 Aịzaya Aịzaya 26 →