1Nke a bụ amụma megide Taịa:
2Derenụ duu, unu ndị bi nʼala ahụ osimiri gbara gburugburu.
3Nʼelu ọtụtụ mmiri dị ukwuu,
4Ka ihere mee gị, Saịdọn, na gị bụ ebe e wusiri ike nke osimiri,
5Mgbe ozi ga-abịara ndị Ijipt,
6Gabiganụ ruo Tashish
7Nke a ọ bụ obodo ahụ ọṅụ na-ejupụta nʼime ya oge niile?
8Onye zubere ihe dị otu a megide Taịa,
9Ọ bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile zubere ya,
10Gaanụ kọọ ala ubi unu dịka ha na-eme nʼakụkụ Naịl,
11Onyenwe anyị esetipụla aka ya nʼelu osimiri
12Ọ sịrị, “Ị gaghị aṅụrị ọṅụ ịṅụ mmanya nʼoke oriri ọzọ,
13Lee anya nʼala ndị Kaldịa,
14Tienụ mkpu akwa, unu ụgbọ mmiri Tashish niile dị nʼoke osimiri,
15A gaghị echeta Taịa ọzọ, tutu iri afọ asaa agafee, nke bụ ogologo ụbọchị ndụ onye eze. Mgbe oge ahụ zuru, Taịa ga-adịkwa ka nwanyị akwụna e jiri rọọ abụ dị otu a:
16“Welite ụbọ akwara, jegharịa nʼime obodo,
17E, mgbe iri afọ asaa gasịrị, Onyenwe anyị ga-eleta Taịa. Ọ ga-alaghachi nʼọrụ ya dịka nwanyị akwụna, ya na alaeze niile dị nʼihu elu ụwa niile.
18Ma uru ahịa ya niile, na ego niile ọ kpatara site nʼịzụ ahịa ka ọ ga-edo nsọ nye Onyenwe anyị. Ha agaghị edokọkwa ha nʼotu ebe izo ha, kama uru ahịa ha niile ga-adịrị ndị niile na-ebi ezi ndụ nʼihu Onyenwe anyị. Ha ga-ejikwa ego ahụ zụọ ihe oriri na uwe dị mma.