We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 2

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 1 Aịzaya Aịzaya 3 →

1Nke a bụ ihe Aịzaya nwa Emọz hụrụ banyere Juda na Jerusalem.

2Nʼụbọchị ikpeazụ,

3Ọtụtụ ndị mmadụ ga-abịa ma sịkwa,

4Ọ ga-ekpe ikpe nʼetiti mba niile,

5Unu ụlọ Jekọb, bịanụ

6Gị, bụ Onyenwe anyị, Ị gbakụtala ndị gị,

7Ala ha jupụtara nʼọlaọcha na ọlaedo,

8Ala ha jupụtara nʼarụsị,

9Nʼihi ya, a ga-eme ka mmadụ bụrụ ihe e wedara nʼala,

10Gaanụ nʼime nkume,

11Anya nke onye nganga ka a ga-eweda nʼala,

12Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nwere ụbọchị ọ kwadooro

13nye osisi sida niile topụrụ ogologo ma maa mma nke Lebanọn,2:13 Lebanọn bụ obodo dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan. Ihe e ji mara obodo a bụ osisi ook na-eto nʼebe ahụ na ehi Zek 11:1-2

14nye ugwu ukwu niile nke dị elu,

15nye ụlọ elu niile,

16nye ụgbọ mmiri niile e ji azụ ahịa,2:16 Ụgbọ niile nke Tashish

17Onye nganga ka a ga-eweda nʼala,

18A ga-ala arụsị niile nʼiyi, mee ka ha ghara ịdịkwa.

19Ndị mmadụ ga-agba ọsọ gbaba nʼọnụ dị na nkume,

20Nʼụbọchị ndị ahụ,

21Mgbe ahụ, ha ga-ezo onwe ha nʼoghere niile dị nʼoke nkume,

22Kwụsị ịtụkwasị mmadụ efu obi.

← Aịzaya 1 Aịzaya Aịzaya 3 →