We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 3

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 2 Aịzaya Aịzaya 4 →

1Nʼihi na, lee, Onyenwe anyị,

2Ọ ga-ewezugakwa ndị bụ dike nʼetiti ha, na onye agha,

3na onyeisi agha na-achị ndị agha iri ise, na onye a na-asọpụrụ,

4“Aga m eme ka ụmụ okorobịa ghọọ ndị ozi ha,

5Ndị mmadụ ga-emegbu ibe ha,

6Otu nwoke ga-ejide nwanne ya nwoke

7Ma ọ ga-azaghachi nʼụbọchị ahụ sị,

8Lee na Jerusalem na-asọ ngọngọ.

9Ihu ha na-egosi ihe ha bụ. Ọ na-ezipụta ajọ omume ha.

10Zie ndị ezi omume niile ozi sị ha, na ihe ga-agara ha nke ọma,

11Ma gwa ndị na-emebi iwu na ahụhụ dịrị ha.

12Ụmụ okorobịa na-emegbu ndị m,

13Onyenwe anyị anyị ewerela ọnọdụ ya nʼụlọikpe;

14Onyenwe anyị na-aba nʼikpe

15Gịnị mere unu ji azọpịa ndị m,

16Ọzọkwa, Onyenwe anyị kwuru sị,

17Nʼihi ya, Onyenwe anyị ga-eme ka ọnya jupụta nʼisi ndị inyom Zayọn,

18Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-anapụ ha ihe ịchọ mma ha niile, ma mgbaaka, ma ịchafọ ịgbado isi, ma ihe olu nke dị nʼụdịdị ọnwa ọhụrụ,

19ma ọlantị, ma mgbaaka, ma akwa e ji ekpuchi ihu,

20ma akwa ha na-eyi nʼisi, na ọla ụkwụ, ma ihe ha na-eke nʼukwu, ma karama mmanụ isi ụtọ, ma ọgwụ dị iche iche;

21ma ọlaaka ha niile na ọla imi ha niile,

22ma uwe mmemme ha niile ma uwe mwụda niile, ma akwa akwa mgbochi, ma akpa nta niile,

23ma enyo ha niile, ma akwa ọcha niile, ma okpu ọma niile, ma mgbokwasị ha niile.

24Nʼọnọdụ ụda ọma, ha ga-esi ure ure;

25Ndị ikom unu ka a ga-eji mma agha gbuo,

26Ọnụ ụzọ ama niile nke Zayọn ga-eti mkpu akwa ruokwa ụjụ.

← Aịzaya 2 Aịzaya Aịzaya 4 →