1Ọhụ Aịzaya nwa Emọz, nke ọ hụrụ banyere Juda na Jerusalem nʼoge ọchịchị Ụzaya, Jotam, Ehaz na Hezekaya, bụ ndị eze Juda.
2Gee ntị, gị eluigwe, gee ntị, gị ụwa!
3Ehi maara onyenwe ya,
4Ahụhụ dịrị mba ndị mmehie,
5Gịnị mere a ga-eji nọgide na-eti unu ihe?
6O nweghị akụkụ ahụ unu zuruoke,
7Ala unu tọgbọrọ nʼefu,
8Ada Zayọn ka a hapụrụ
9Ọ bụrụ na Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile
10Nụrụnụ okwu Onyenwe anyị,
11“Nʼihi gịnị ka unu ji na-achụrụ m ọtụtụ aja,
12Mgbe unu na-abịa ka ahụ unu nʼihu m,
13Kwụsị iweta onyinye niile na-enweghị isi.
14Mkpụrụobi m kpọrọ mmemme ọnwa ọhụrụ, na mmemme unu ndị ọzọ
15Mgbe unu na-agbasa aka unu nʼekpere,
16Sachapụnụ onwe unu, dịkwanụ ọcha.
17Mụtanụ otu e si eme ihe ziri ezi; chọọnụ ikpe ziri ezi,
18“Bịanụ ka anyị kparịtaa ụka,”
19Ọ bụrụ na unu ga-ekwenye, ọ bụrụ na unu ga-erubere m isi,
20Ma ọ bụrụ na unu ajụ ma nupu isi,
21Lee ka obodo ahụ kwesiri ntụkwasị obi
22Ọlaọcha gị aghọọla unyi,
23Ndị ndu gị niile bụ ndị nnupu isi,
24Nʼihi ya, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,
25Aka m ga-abịakwasị unu.
26Emesịa, aga m enye unu ndị na-ekpe ikpe ziri ezi.
27A ga-eji ikpe ziri ezi zọpụta Zayọn.
28Ma ndị mmehie niile na ndị niile na-enupu isi ka ọ ga-ala nʼiyi;
29“Ihere ga-eme unu nʼihi osisi ook nsọ ndị ahụ niile
30Unu ga-ala nʼiyi dịka osisi ook na-akpọnwụ akpọnwụ
31Onye kachasị ike nʼetiti unu ga-ala nʼiyi dịka ahịhịa na-ere ọkụ;