1Ahụhụ ga-adịrị ala ahụ a na-anụ ụzụ ọtụtụ nku nʼime ya,18:1 Maọbụ, ụzụ igurube
2Ala nke na-ezipụ ndị ozi ya site nʼosimiri,
3Unu niile bi nʼelu ụwa dum,
4Nʼihi na ihe ndị a bụ ihe Onyenwe anyị gwara m,
5Nʼihi na tupu oge owuwe ihe ubi eruo, mgbe ifuru dapụsịrị,
6A ga-ahapụ ozu ndị agha ha
7Ma mgbe ahụ, a ga-ewetara Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile onyinye dị iche iche,