We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 17

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 16 Aịzaya Aịzaya 18 →

1Nke a bụ amụma megide Damaskọs,17:1 Jen 14:15; 15:2; 2Ez 16:9; Jer 49:23; Ems 1:3-5; Zek 9:1; Ọrụ 9:2 isi obodo Siria.

2Ọ dịkwaghị onye ga-ebi nʼime nʼobodo niile nke Aroea,

3Ebe e wusiri ike nke Ifrem agaghị adịkwa,

4“Nʼụbọchị ahụ, a ga-eme ka nsọpụrụ Jekọb nwere bụrụ ihe e wedara nʼala.

5Ọ ga-adị ka ubi e si nʼime ya wee ihe mkpụrụ site nʼọka guzoro ọtọ,

6Ma ọ bụ ole na ole nʼime mkpụrụ ahụ ga-afọdụkwa,

7Nʼụbọchị ahụ, ha ga-echeta onye kere ha,

8Nʼụbọchị ahụ, ha agaghị elekwasịkwa chi ha dị iche iche anya ka ha nyere ha aka.

9Nʼụbọchị ahụ, obodo ha niile e wusiri ike, nke ha hapụrụ nʼihi ndị Izrel, ga-adị ka ebe ahapụrụ ahapụ nye oke ọhịa na ahịhịa nke ọhịa. Ebe niile ga-abụ nnọọ mkpọmkpọ ebe.

10Nʼihi na ị chezọla Chineke onye na-azọpụta gị.

11ọ bụrụkwa na i mee ka ha too nʼụbọchị ahụ ị kụnyere ha nʼala,

12Ahaa, lee ụzụ nke ọtụtụ mmadụ na-eme,

13Ọ bụ ezie na ha na-agbọ ụja dịka mkpọtụ nke oke osimiri,

14Nʼanyasị, ha na-eme ka oke egwu dịrị,

← Aịzaya 16 Aịzaya Aịzaya 18 →