1Ziganụ ụmụ atụrụ dịka onyinye
2Ndị inyom Moab
3Moab na-asị, “Nwee mkpebi na mmụọ gị,”
4Ka ndị Moab achụpụrụ achụpụ nọrọ nʼetiti unu,
5A ga-ehiwe otu ocheeze site nʼịhụnanya;
6Anyị anụla akụkọ banyere Moab,
7Ya mere, ndị Moab niile na-eti mkpu akwa,
8Lee ka ubi niile nke Heshbọn si tọgbọrọ nʼefu;
9Nʼihi ya, ana m akwa akwa dị ka ndị Jeza16:9 Aịz 15:4 si akwa akwa
10Ewepụla ọṅụ na obi ụtọ site nʼubi na-amị mkpụrụ ọma,
11Mkpụrụobi m na-enwe mwute nʼihi Moab dịka ụbọ akwara,
12Mgbe Moab ga-egosipụta onwe ya nʼebe ya dị elu,
13Ihe ndị a niile bụ okwu Onyenwe anyị kwuru banyere Moab na mbụ,
14ma ugbu a Onyenwe anyị na-ekwu, sị, “Tupu afọ atọ agachaa, dịka onye e goro ọrụ16:14 Job 7:1; 14:6; Aịz 21:16 si agụ afọ, a ga-eleli ugwu niile Moab nwere, ya na igwe mmadụ ya bara ụba. Ndị fọdụkwara ndụ ga-adị naanị mmadụ ole na ole bụrụkwa ndị na-adịghị ike.”