We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 15

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 14 Aịzaya Aịzaya 16 →

1Amụma megide Moab:

2Ndị niile bi na Dibọn

3Ha na-eyi akwa mkpe na-agagharị nʼezi,

4Heshbọn na Eleale na-eti mkpu akwa,

5Ọ na-ewute mkpụrụobi m nʼihi Moab,15:5 Aịz 16:11; Jer 48:31

6Mmiri Nimrim atachaala!

7Ya mere akụnụba ha kpakọbara ndị ha chekwara

8Mkpu akwa ha na-ada ụda gburugburu oke ala Moab niile;

9Iyi Dibọn jupụtara nʼọbara,

← Aịzaya 14 Aịzaya Aịzaya 16 →