We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 14

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 13 Aịzaya Aịzaya 15 →

1Ma Onyenwe anyị ga-emekwara Jekọb ebere;

2Mba dị iche iche ga-enyere ha aka ịlọghachi nʼala ha,

3Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-eme ka ị pụọ site nʼihe mgbu na ihe mwute, sitekwa na ndọgbu onwe unu nʼọrụ nke ịbụ ohu unu wetaara onwe unu,

4unu ga-achị eze Babilọn ọchị sị ya, Leenụ gị.

5Nʼihi na Onyenwe anyị anyajiela mkpara ndị na-eme ajọ ihe,

6nke sitere nʼiwe tidasịa ndị mmadụ

7Ụwa niile adaala jụ, ha enwekwaala izuike,

8Ọ bụladị osisi junipa na osisi sida niile nke Lebanọn

9Ala mmụọ na-eme mkpọtụ,

10Ha niile ga-eji otu olu zaa,

11Nganga ịbụ eze gị niile, na oke ụzụ ụbọ akwara gị,

12Lee ka i si site nʼeluigwe daa,

13Nʼihi na i kwuru ya nʼobi gị sị,

14Aga m arịgo nʼebe kachasị elu nke eluigwe,

15Ma a ga-ewedata gị ala ruo nʼili,

16Ndị niile hụrụ gị na-elegide gị anya,

17Ọ bụ onye a bụ onye ahụ mebiri ụwa mee ya ka ọ dị ka ọzara?

18Ndị eze mba niile dị iche iche

19Ma ozu gị ka a tụpụrụ

20A gaghị eli gị dịka e si lie ndị eze ndị ọzọ,

21Dozienụ ebe a ga-anọ gbuo ụmụ ya ndị ikom,

22Nʼihi na mụ bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwupụtara sị,

23Aga m eme ka Babilọn ghọọ ụlọ obibi nye ikwighịkwighị,

24Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile aṅụọla iyi kwuo sị,

25M ga-etipịa ndị Asịrịa nʼala m,

26Nke a bụ nzube ahụ nke ezubere maka ụwa niile;

27Nʼihi na Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ dike nʼagha, ezubela ime ya. Onye kwa pụrụ ịgbanwe nzube ya?

28Amụma a bịara nʼafọ ahụ eze Ehaz nwụrụ:

29Unu aṅụrịla ọṅụ, unu ndị Filistia,

30Ndị bụ nnọọ ogbenye ga-achọta ihe oriri,

31Kwasie akwa ike gị ọnụ ụzọ ama! Tie mkpu gị obodo!

32Ọsịsa dị aṅaa ka anyị ga-enye

← Aịzaya 13 Aịzaya Aịzaya 15 →