We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 13

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 12 Aịzaya Aịzaya 14 →

1Nke a bụ amụma megide Babilọn nke Aịzaya nwa Emọz hụrụ.

2Welienụ ọkọlọtọ agha nʼelu ugwu tọgbọrọ nʼefu.

3Enyela m ndị m kwadoro maka agha iwu;

4Gee ntị nụrụ ụzụ na-ada nʼugwu niile;

5Ha si nʼobodo dị iche iche, nke dị anya

6Kwasienụ akwa ike nʼihi na ụbọchị Onyenwe anyị dị nso,13:6 Izk 30:3; Ems 5:18; Zef 1:7; Mkp 6:17

7Nʼihi nke a, aka ndị mmadụ ga-ada mba,

8Ha ga-ama jijiji nʼihi oke egwu.

9Nʼihi na lee, ụbọchị Onyenwe anyị na-abịa,

10Nʼihi na kpakpando niile nke eluigwe na kpakpando ndị ọzọ gbara ha gburugburu

11Aga m ata ụwa ahụhụ nʼihi mmehie ya,

12Aga m eme ka mmadụ dị ụkọ karịa ọlaedo a nụchara anụcha,

13Nʼihi na m ga-eme ka eluigwe maa jijiji,

14Ọ ga-erukwa na onye ọbụla nʼime ha ga-eche ihu ya nʼụzọ gawara ebe ndị ya nọ.

15Onye ọbụla e jidere nʼime ha ka a ga-amapu afọ,

16A ga-etipịa ụmụ ha na-aṅụ ara nʼihu ha;

17Nʼihi na lee, aga m eme ka ndị Midia pụọ imegide ha;

18Ha ga-eji ụta ha gbatusịa ụmụ okorobịa;

19Babilọn, bụ ọla mma nke alaeze niile,

20Ọ gaghị abụ ebe obibi ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.

21Ọ ga-abụ ebe obibi nye anụ ọhịa niile bi nʼọzara.

22A ga-anụkwa ụda akwa anụ ọhịa, na ịgbọ ụja nkịta ọhịa nʼime ụlọ ha niile e wusiri ike.

← Aịzaya 12 Aịzaya Aịzaya 14 →