1Nʼụbọchị ahụ, ị ga-ekwu sị,
2Nʼezie, Chineke bụ onye nzọpụta m;
3Ị ga-eji ọṅụ dọrọ mmiri
4Nʼụbọchị ahụ, ị ga-ekwukwa sị,
5Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o meela oke ihe dị ebube.
6Ka ndị niile bi na Zayọn tie mkpu ọṅụ,12:6 Zef 3:14,15 bụkwaa abụ.