We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 11

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 10 Aịzaya Aịzaya 12 →

1Ome ga-epupụta site nʼogwe osisi Jesi;

2Mmụọ Onyenwe anyị ga-enwekwa ọnọdụ nʼime ya,

3Ihe ga-amasị ya bụ egwu Onyenwe anyị.

4Kama ọ bụ ezi omume ka ọ ga-eji kpee ndị ogbenye ikpe;

5Ezi omume ya ga-adị ka ihe ike nʼume,

6Nʼụbọchị ahụ, nkịta ọhịa na nwa atụrụ ga-ebikọ nʼudo;

7Nne ehi na anụ ọhịa bịa ga-atakọkwa ahịhịa nʼotu ebe,

8Ụmụntakịrị ga-egwugharị egwu nʼakụkụ ọnụ ajụala;

9Ha agaghị eme ihe mmerụ maọbụ bibikwa ihe,

10Nʼụbọchị ahụ, mgbọrọgwụ Jesi ga-eguzo ka ọkọlọtọ nye ndị dị iche iche. Mba niile ga-abịakwute ya; ebe izuike ya ga-ejupụtakwa nʼebube.

11Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-esetikwa aka nke ugboro abụọ11:11 Okwu a, “nke ugboro abụọ,” na-egosi na onwe mgbe ha lọtara nʼoge gara aga. Nlọghachi mbụ ha, bụ oge ha si Ijipt lọta. inwetaghachiri onwe ya ndị ya fọdụrụ site na Asịrịa, sitekwa na ndịda Ijipt, sitekwa na Mgbago Ijipt,11:11 Maọbụ, Patros sitekwa na Kush, sitekwa na Elam, sitekwa na Babilọn, bụ Shaịna, sitekwa na Hamat na obodo niile dị nʼala niile osimiri gbara gburugburu.

12Ọ ga-ebuliri mba niile ọkọlọtọ

13Ekworo Ifrem ga-akwụsị,

14Ha ga-ejikọta aka ha buso ndị Filistia nọ nʼakụkụ ọdịda anyanwụ ala ha agha;

15Onyenwe anyị ga-eme

16Ọ ga-esite nʼAsịrịa kpawaa ụzọ

← Aịzaya 10 Aịzaya Aịzaya 12 →