1Lee ka ụkwụ gị si dị mma nʼime akpụkpọụkwụ
2Otubo gị mara mma
3Ara gị abụọ dị ka ụmụ mgbada abụọ
4Olu gị guzo kwem dị ka ụlọ elu e ji ọdụ wuo.
5Isi gị guzo nʼahụ gị ka ugwu Kamel.
6Lee ka i si maa mma nke ukwuu, nʼezie, ị mara mma.
7Ị dị ogologo dịka osisi nkwụ;
8Ekwuru m sị, “Aga m arịgoro elu osisi nkwụ ahụ,
9ka okpo ọnụ gị dịka mmanya makarịsịrị na mma.
10Abụ m nke onye ahụ m hụrụ nʼanya,
11Bịa, onye m hụrụ nʼanya, ka anyị gaa nʼime obodo,
12Ka anyị bilie ngwangwa nʼisi ụtụtụ pụọ jee nʼubi
13Nʼebe ahụ ka ị ga-anọ nụ isi nke mandreki7:13 Dịka ndị mmadụ na-ekwu, mandreki na-eweta mkpali ọchịchọ mmekọrịta nʼahụ mmadụ, na-emekwa ka nwanyị tara ya tụrụ ime. Jen 30:14 na-ewepụta;