We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ nke Abụ 6

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ nke Abụ 5 Abụ nke Abụ Abụ nke Abụ 7 →

1Gị onye mara mma nʼetiti ndị inyom,

2Ọ gara nʼubi ya a gbara ogige,

3Abụ m nke onye m hụrụ nʼanya, onye m hụrụ nʼanya bụkwa nke m.

4Onye m hụrụ nʼanya, ị mara mma dịka Tịaza, ị mara mma nke ukwu dịka Jerusalem, ị dị ebube ka usuu ndị agha ji ọkọlọtọ.6:4 Tịaza bụ obodo ochie eze Jeroboam họpụtara ka ọ bụrụ isi obodo ọchịchị nke alaeze ugwu. Ọ bụ na senchuri nke iri (Tupu a mụọ Kraịst). 1Ez 14:17; 1Ez 15:21,33; 16:6,8,15,23

5Wepụ anya gị nʼebe m nọ,

6Eze gị dị ka igwe atụrụ

7Agba ntị gị abụọ nke dị nʼime akwa mkpuchi gị

8E nwere ike nwee iri eze nwanyị isii,

9ma gị onwe gị, nduru m, ezigbo m zuruoke, pụrụ iche nʼetiti ha niile.

10Onye bụ onye a, pụtara ihe dịka chi ọbụbọ,

11Agara m nʼubi a gbara ogige ebe a kụrụ mkpụrụ osisi,

12Tupu m mata ebe m nọ,

13Laghachi azụ, gị onye Shulam, laghachi azụ;

← Abụ nke Abụ 5 Abụ nke Abụ Abụ nke Abụ 7 →