We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ nke Abụ 5

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ nke Abụ 4 Abụ nke Abụ Abụ nke Abụ 6 →

1Abatala m nʼubi m a gbara ogige, nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ m.

2A rahụrụ m ụra, ma obi m mụ anya.

3Eyipụlarị m uwe m.

4Onye m hụrụ nʼanya gbatịrị aka ya imeghe ụzọ,

5Mụ onwe m biliri imeghere onye m hụrụ nʼanya ụzọ,

6Mgbe m megheere onye m hụrụ nʼanya ụzọ,

7Ndị nche hụrụ m

8Unu ụmụ agbọghọ Jerusalem, ana m agba unu iyi,

9Gị nwanyị kachasị mma,

10Onye m hụrụ nʼanya chapụrụ achapụ, dị mma ile anya.

11Isi ya dịka ọlaedo a nụchara anụcha,

12Anya ya abụọ dịka nduru5:12 Abk 1:15; 4:1

13Nti ya abụọ dị ka ihe ndina ụda5:13 Ụda nwere isisi ọma nke na-eme mmadụ obi ụtọ.

14Aka ya abụọ dị ka mkpara ọlaedo a kpụziri akpụzi,

15Ogwe ụkwụ ya abụọ dị ka ogidi e ji nkume mabụl kpụọ,

16Ọnụ ya bụ ihe tọkarịsịrị ụtọ nʼonwe ya,

← Abụ nke Abụ 4 Abụ nke Abụ Abụ nke Abụ 6 →