1Leenụ ka i si maa mma, onye m hụrụ nʼanya,
2Eze gị dị ka igwe atụrụ a ka kpachapụrụ ajị ha ọhụrụ,
3Egbugbere ọnụ gị abụọ dị ka ogho uhie.
4Olu gị dị ka ụlọ elu Devid,
5Ara gị abụọ dị ka ụmụ mgbada abụọ,
6Tutu chi ụtụtụ abọọ,
7Ị mara mma nke ukwuu, onye m hụrụ nʼanya,
8Si na Lebanọn soro m, nwunye m lụrụ ọhụrụ.
9I riela m obi, nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ m;
10Lee ka ịhụnanya gị si dị ụtọ, nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ m.
11Egbugbere ọnụ gị dị ụtọ dịka mmanụ aṅụ dị, nwunye ọhụrụ m,
12Ubi a gbara ogige, ma gbachiekwa, ka nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ bụ.
13Ihe ọkụkọ dị nʼime ogige gị bụ pomegranet
14naad na safron,
15I bụ isi iyi nke ubi a gbara ogige,
16Teta nʼụra gị ifufe si nʼugwu;4:16 Ọ bụ ifufe na-esite na mpaghara ugwu, nke na-efe nwayọọ na-eme ka mkpụrụ dị ọhụrụ, maa mma. Ma nke na-esite na ndịda, na-ebute okpomọkụ na-eme ka mkpụrụ ndị a chaa nke ọma. Ikuku abụọ ndị a bụ ihe na-ekusasi ezi isisi nke okoko ahịhịa dị nʼubi a gbara ogige.