We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ nke Abụ 8

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ nke Abụ 7 Abụ nke Abụ

1O, a sịkwarị na ị bụ nwanne m nwoke;

2Agaara m akpọrọ gị baa nʼụlọ nne m,

3Aka ekpe ya dị nʼokpuru isi m,

4Unu ụmụ agbọghọ Jerusalem, ana m agba unu iyi,

5Onye bụ onye a si nʼọzara na-abịa,

6Tụkwasị m dịka mgbaaka ihe a kara nʼobi,

7Ọtụtụ mmiri apụghị imenyụ ịhụnanya,

8Anyị nwekwara otu nwanne nwanyị nta

9Ọ bụrụ na ọ bụ mgbidi,

10Abụ m mgbidi,

11Solomọn nwere ubi vaịnị na Baal-Hamon,

12Ma ubi vaịnị m bụ nke aka m. Ana m enye ya onye m chọrọ inye.

13Gị onye bi nʼubi a gbara ogige,

14Soro m ka anyị pụọ, onye m hụrụ nʼanya,

← Abụ nke Abụ 7 Abụ nke Abụ