We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Emọs 5

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Emọs 4 Emọs Emọs 6 →

1Nụrụnụ okwu ndị a, nke a ka m na-ekwu megide unu, ọ bụ mkpu akwa maka gị ezinaụlọ nke Izrel:

2“Izrel, nwaagbọghọ na-amaghị nwoke, a daala,

3Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-asị Izrel,

4Ihe ndị a bụ okwu Onyenwe anyị na-agwa ụlọ Izrel,

5Unu achọla Betel,

6Chọọnụ Onyenwe anyị, ka unu dịrị ndụ,

7Unu ndị na-eme ikpe ziri ezi ka ọ ghọọ ihe ilu,

8Onye mere kpakpando pleiades na orion,

9Onye na-eme ka ịla nʼiyi bịakwasị ndị dị ike nʼotu ntabi anya,

10Ọ dị ndị na-akpọ onye na-edebe ikpe ziri ezi nʼụlọikpe asị,

11Unu na-azọpịa ndị ogbenye,

12Nʼihi na amaara m njehie unu niile, ka ha si baa ụba,

13Nʼihi ya, onye nwere uche na-ekpuchi ọnụ ya nʼoge ahụ,

14Chọsienụ ezi ihe ike, ọ bụghị ihe ọjọọ;

15Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, ma hụnụ ezi ihe nʼanya.

16Nʼihi ya, nke a ka Onyenwe anyị, Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Onyenwe anyị na-asị,

17A ga-enwe iti mkpu akwa nʼime ubi vaịnị niile,

18Ahụhụ dịrị unu,5:18 Maọbụ, Azịgba unu

19Ọ ga-adị ka onye si nʼihu ọdụm na-agbapụ

20Ụbọchị Onyenwe anyị ọ gaghị abụ ụbọchị ọchịchịrị, na-abụghị ìhè,

21“Akpọrọ m mmemme oriri na ọṅụṅụ unu asị, ajụla m ya.

22A sịkwarị na unu bunyere m aja nsure ọkụ unu na aja mkpụrụ ọka unu,

23Sitenụ nʼebe m nọ wezuga ụzụ ịbụ abụ unu.

24Kama meenụ ka ikpe ziri ezi na-asọgharị dịka mmiri,

25“Iri afọ anọ ndị ahụ unu nọ nʼọzara,

26Unu ga-ebuli eze unu Sakut elu,

27Ya mere, aghaghị m ime ka e buru unu gaa nʼala ndị ọzọ, nʼofe Damaskọs,”

← Emọs 4 Emọs Emọs 6 →