We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Emọs 4

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Emọs 3 Emọs Emọs 5 →

1Nụrụ okwu a, unu nne ehi nke Bashan, ndị na-ebi nʼelu ugwu Sameria,

2Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị ewerela ịdị nsọ ya ṅụọ iyi, sị,

3Ọ bụ site nʼoghere dị iche iche e mere na mgbidi obodo,

4“Gaanụ na Betel, ma jehie.

5Chụọnụ aja nsure ọkụ dịka aja ekele, site nʼachịcha koro eko;

6“E mere m ka unu nwee eze dị ọcha4:6 Eze ha dị ọcha nʼihi erighị nri ọbụla nʼobodo unu niile,

7“Ọzọkwa, Mụ onwe m gbochikwara4:7 Maọbụ, kwụsịkwara mmiri izoro unu,

8Ndị si obodo abụọ maọbụ atọ chọrọ mmiri ọṅụṅụ jee nʼobodo ọzọ,

9“Ezitere m ọrịa nchakpọ nʼubi unu niile a gbara ogige, ya na ubi vaịnị unu niile, ọtụtụ oge,

10“Ezitere m nʼetiti unu ajọ ọrịa na-efe efe

11“Akwaturu m ụfọdụ nʼime unu

12“Nʼihi ya, ihe ndị a ka m na-aga ime gị, gị bụ Izrel.

13Ma lee, onye na-akpụ ugwu niile,

← Emọs 3 Emọs Emọs 5 →