We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Emọs 3

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Emọs 2 Emọs Emọs 4 →

1Nụrụnụ okwu ndị a nke Onyenwe anyị kwuru megide unu, unu ndị Izrel, megidekwa ezinaụlọ ahụ niile nke m kpọpụtara site nʼala Ijipt.

2“Naanị unu ka m họọrọ

3Mmadụ abụọ ga-esi aṅaa jekọọ ije

4Ọdụm ọ na-agbọ ụja nʼọhịa

5Nnụnụ ọ na-ama nʼọnya dị nʼala

6Mgbe a fụrụ opi nʼobodo,

7Nʼezie Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị adịghị eme ihe ọbụla

8Ọdụm agbọọla ụja,

9Kwusaanụ ya nʼobodo niile e wusiri ike nke Ashdọd

10“Ha echezọọla ime ezi ihe.” Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,

11Nʼihi ya nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,

12Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,

13“Nụrụ nke a, ma gbaanụ ama megide ụmụ Jekọb,” ọ bụ otu a ka Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, kwubiri.

14“Nʼụbọchị ahụ, m ga-enye Izrel ahụhụ nʼihi mmehie ha,

15Aga m etida ụlọ ndị niile ha wuru maka oge oyi,

← Emọs 2 Emọs Emọs 4 →