1Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
2Ya mere, aga m ezite ọkụ na Moab,
3Aga m ala onyeisi ọchịchị ya nʼiyi,
4Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
5Nʼihi nke a, aga m esunye ọkụ na Juda,
6Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
7Ha na-azọpịa isi ndị ike na-adịghị,
8Ha na-edina nʼakụkụ ebe ịchụ aja ọbụla,
9“Ma a lara m ndị Amọrait nʼiyi nʼihu ha,
10Esitere m nʼala Ijipt kpọpụta unu,
11“Ahọpụtara m ụmụ unu ụfọdụ ka ha bụrụ ndị amụma,
12“Ma unu mere2:12 Maọbụ, kwagidere ka ndị Nazirait ahụ ṅụọ mmanya.
13“Nʼihi ya, aga m abịada unu nʼala nʼọnọdụ unu,
14Ịgba ọsọ agaghị azọpụta ọ bụladị ndị dị nwe ụkwụ ọsọ,
15Ndị na-agba ụta agaghị agbata ihe ọbụla,
16Ndị obi siri ike nʼetiti ndị dike unu,