1Okwu ndị Emọs kwuru, onye bụ otu nʼime ndị ọzụzụ atụrụ nke obodo Tekoa. Ndị a bụ ọhụ ọ hụrụ banyere Izrel. Ọ hụrụ ọhụ a mgbe Uzaya bụ eze ndị Juda. Nʼoge ahụ kwa ka Jeroboam nwa Joash na-achị Izrel. Ọ hụrụ ọhụ a afọ abụọ tupu oke ala ọma jijiji ahụ adịrị.
2Ọ sịrị,
3Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,
4Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ nʼụlọeze Hazael;
5Aga m etiji ibo ọnụ ụzọ ama Damaskọs,
6Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,
7Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Gaza,
8Aga m egbu ndị Ashdọd,
9Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,
10Nʼihi nke a, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Taịa;
11Onyenwe anyị na-ekwu,
12Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ na Teman;
13Ma otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,
14Nʼihi nke a, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Raba.
15Eze ha na ndịisi ọchịchị ya ga-abụ ndị a dọtara nʼagha,