We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Emọs 6

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Emọs 5 Emọs Emọs 7 →

1Ahụhụ dịrị ndị ahụ na-enweghị nsogbu nʼime Zayọn,

2Gaanụ Kalne, ka unu lee ya anya,

3Unu na-ewezuga ụbọchị ọjọọ ahụ

4Azịgba unu ndị na-edina nʼelu akwa ọdụ enyi,

5Ndị na-abụ abụ nke na-abaghị nʼụda ụbọ akwara,

6Unu na-aṅụ mmanya site nʼọba;

7Nʼihi ya, unu ga-abụ ndị a ga-ebu ụzọ mee ka ha jee biri nʼala ndị ọzọ.

8Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị ewerela onwe ya ṅụọ iyi, Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile ekwupụtala sị,

9Ma ọ bụrụ na mmadụ iri afọdụ nʼime otu ụlọ, ha niile aghaghị ịnwụ.

10Ma ọ bụrụ na nwanna, bụ onye nke na-aga ịkpọ anụ ahụ ndị a ọkụ, abata ibupụ ha nʼezi, ọ jụọ otu onye nọ nʼime ime ụlọ ahụ sị, “O nwere onye ọzọ gị na ya nọ?” Onye ahụ zaa, “Ọ dịghị,” mgbe ahụ nwanna ahụ ga-asị, “Nọọ jụụ. Anyị agaghị akpọ aha Onyenwe anyị.”

11Nʼihi na lee, Onyenwe anyị e nyela iwu.

12Ịnyịnya ọ na-agba ọsọ nʼelu nkume?

13Unu ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihi na unu meriri obodo Lo Deba,6:13 Ya bụ, ihe na-abaghị uru

14“Ma lee, aghaghị m ime ka otu mba bilie imegide unu, ụlọ Izrel,”

← Emọs 5 Emọs Emọs 7 →