1Rịọọnụ Onyenwe anyị mmiri ozuzo nʼoge mmiri ozuzo nke ikpeazụ,
2Arụsị niile na-ekwu okwu aghụghọ,
3“Iwe m na-ere ọkụ megide ndị ọzụzụ atụrụ,
4A ga-esi na Juda nweta nkume bụ ide ji ụlọ,10:4 Maọbụ, nkume nkuku ụlọ
5Ha niile ga-ejikọta onwe ha ọnụ, dịka ndị bụ dike nʼagha,
6“Aga m eme ka ụlọ Juda dị ike,
7Ndị Ifrem ga-aghọ ndị dị ike nʼagha,
8Mgbe ahụ, aga m akpọ ha oku,
9A sịkwarị na m chụsara ha nʼetiti ndị dị iche iche,
10Aga m esi nʼala Ijipt kpọlata ha,
11Ha ga-esi nʼosimiri nsogbu gafee.
12Aga m eme ka ha dị ike nʼime Onyenwe anyị,