We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 82

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 81 Abụ Ọma Abụ Ọma 83 →

1Chineke na-ewere ọnọdụ ịchị isi nʼetiti ọgbakọ dị ukwuu;

2Ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide na-ekpe ikpe na-ezighị ezi?

3Kperenụ ndị na-adịghị ike na ndị na-enweghị nna ikpe ziri ezi;

4Gbapụtanụ ndị na-adịghị ike na ndị nọ na mkpa;

5Ha82:5 Maọbụ, chi ndị a amaghị ihe ọbụla, ha aghọtaghị ihe ọbụla.

6“Asịrị m, ‘Unu bụ “chi,”

7Ma unu ga-anwụ ọnwụ dịka mmadụ ndị ọzọ;

8O Chineke, bilie kpee ụwa ikpe,

← Abụ Ọma 81 Abụ Ọma Abụ Ọma 83 →