We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 76

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 75 Abụ Ọma Abụ Ọma 77 →

1A maara Chineke nʼobodo Juda;

2Ụlọ ikwu ya dị na Salem,

3Ebe ahụ ka o tijisịrị àkụ niile na-egbu amụma,

4Ị jupụtara nʼìhè,

5A pụnarịla ndị nwere obi ike ihe ha,

6Nʼihi ịba mba gị, O Chineke nke Jekọb,

7Ọ bụ naanị gị ka e kwesiri ịtụ egwu.

8I sitere nʼeluigwe mee ka a nụ olu ikpe ikpe gị.

9mgbe gị, O Chineke, biliri ikpe ikpe,

10Nʼezie, oke iwe gị megide ụmụ mmadụ na-ewetara gị otuto,76:10 Ọpụ 9:16-18; Rom 9:17

11Kwenụ Onyenwe anyị Chineke nkwa ma mezuokwa ha;

12Ọ na-eweda ndị na-achị achị nʼala;

← Abụ Ọma 75 Abụ Ọma Abụ Ọma 77 →