We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 71

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 70 Abụ Ọma Abụ Ọma 72 →

1Onyenwe anyị, nʼime gị ka m gbabara izere ndụ;

2Site nʼezi omume gị, gbapụta m, mee ka m nwere onwe m;

3Ghọọrọ m oke nkume nke ebe mgbaba,

4O Chineke m, site nʼaka ndị ajọ omume na ndị mmadụ na-eme ihe ọjọọ,

5Nʼihi na gị onwe gị bụrịị olileanya m, Onyenwe m Onyenwe anyị,

6Ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi, site nʼoge amụrụ m;

7Adịla m ka ihe ama nye ọtụtụ mmadụ,

8Ọnụ m jupụtara nʼotuto gị,

9Agbakụtala m azụ mgbe m mere agadi;

10Nʼihi na ndị iro m na-ekwu okwu megide m;

11Ha na-asị, “Chineke agbakụtala ya azụ;

12O Chineke, anọla m ebe dị anya;

13Ka e were ihere kpuchie ndị na-ebo m ebubo ụgha;

14Ma mụ onwe m ga-anọgide na-enwe olileanya mgbe niile;

15Ọnụ m ga-ekwu banyere ezi omume gị

16Aga m abịa kwusaakwa ịdị ukwu ọrụ gị niile, Onyenwe m Onyenwe anyị,

17O Chineke, site na mgbe m bụ nwantakịrị, i kuzielera m ihe,

18O Chineke m, ọ bụladị mgbe m mere agadi,

19O Chineke, ezi omume gị na-eru nʼeluigwe,

20Nʼagbanyeghị na i meela ka m gabiga ọtụtụ nsogbu

21Ị ga-eme m ka m dịrị ukwuu karịa ka m dị na mbụ.

22O Chineke m, aga m eji ụbọ akwara too gị,

23Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụ

24Ogologo ụbọchị niile, aga m ekwupụta

← Abụ Ọma 70 Abụ Ọma Abụ Ọma 72 →