1Ka Chineke bilie, ka ndị iro ya bụrụ ndị a chụsasịrị;
2Dịka ikuku si achụsa anwụrụ ọkụ,68:2 Hos 13:3 sikwa otu a chụsaa ha.
3Ka ndị ezi omume bụrụ ndị nwere obi ụtọ,
4Bụkuo Chineke abụ, bụkuonụ aha ya abụ otuto,
5Ọ bụ nna ndị nke na-enweghị nna, onye na-ekpechitere ndị di ha nwụrụ anwụ ọnụ ha,
6Chineke na-eme ka ndị naanị ha nọ nwee ezinaụlọ,
7Mgbe i buteere ndị gị ụzọ, O Chineke,
8elu ụwa mara jijiji, eluigwe wụpụrụ mmiri ozuzo,
9I nyere mmiri ozuzo nʼebe ọ dị ukwuu, O Chineke,
10Ndị gị biri nʼime ya,
11Onyenwe anyị kpọsara okwu ahụ,
12ndị eze na ndị agha ha ji ọsọ gbalaa;
13Ọ bụladị mgbe ị na-arahụ ụra nʼetiti ọgba atụrụ,
14Mgbe Onye pụrụ ime ihe niile chụsasịrị ndị eze bi nʼala a,
15Ugwu Bashan, ugwu mara mma nke ukwuu,
16Gị ugwu nwere ọtụtụ ugwu, gịnị mere i ji ele anya site nʼekworo
17Ọnụọgụgụ ụgbọ agha Chineke dị iri puku kwụrụ puku, a pụghị ịgụta ha;
18Mgbe i rigoro gaa nʼelu,68:18 Mak 16:19; Ọrụ 1:9; Kọl 3:1
19Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke anyị, na Onye Nzọpụta anyị,
20Chineke anyị bụ Chineke na-azọpụta;
21Nʼezie, Chineke ga-egwepịa isi ndị iro ya niile,
22Onyenwe anyị kwuru sị, “Aga m esite na Bashan kpọlata ha,
23ka unu nwee ike saa ụkwụ unu nʼime ọbara ndị iro unu,
24O Chineke, ahụla igwe ahịrị mmadụ ndị na-eso gị,
25Ndị na-abụ abụ nọ nʼihu, ndị na-eti egwu, na-eso ha nʼazụ;
26Too Chineke nʼetiti nzukọ ukwuu ahụ;
27Lee Benjamin bụ agbụrụ dịkarịsịrị nta, ka ọ na-edu ha,
28O Chineke, kpọlite ike gị;
29Nʼihi ụlọnsọ ukwu gị nke dị na Jerusalem,
30Baara anụ ọhịa ahụ zoro nʼetiti riidi mba,
31Ndị nnọchi anya obodo, ga-esite nʼIjipt bịa,
32Bụkuo Chineke abụ, unu alaeze niile nke ụwa,
33Bụọ abụ nye onye na-agba ịnyịnya nʼeluigwe, e, ọ bụladị eluigwe nke dịrị site na mgbe ochie,
34Kwusaa ike Chineke,
35O Chineke, ị dị oke egwu nʼime ụlọnsọ gị;