We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 126

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 125 Abụ Ọma Abụ Ọma 127 →

1Mgbe Onyenwe anyị kpọghachitere ndị e mere ka ha lọta na Zayọn,126:1 Jer 29:14; Jul 3:1

2Ọchị juru anyị ọnụ,

3Onyenwe anyị emeerala anyị ọtụtụ ihe dị ukwuu,

4Nyeghachi anyị akụnụba anyị, o Onyenwe anyị,

5Ndị niile na-eji anya mmiri na-arụ ọrụ ịkụ mkpụrụ

6Onye ji ịkwa akwa

← Abụ Ọma 125 Abụ Ọma Abụ Ọma 127 →