We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 125

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 124 Abụ Ọma Abụ Ọma 126 →

1Ndị niile na-atụkwasị Onyenwe anyị obi na-anọgidesi ike dị ka ugwu Zayọn

2Dịka ugwu niile si gbaa obodo Jerusalem gburugburu,

3Mkpara ọchịchị ndị ajọ omume agaghị adịgide125:3 Aịz 14:5

4O Onyenwe anyị, meere ndị niile na-eme ezi omume ihe ọma,

5Ma Onyenwe anyị ga-achụpụ ndị niile na-agbaso ụzọ aghụghọ

← Abụ Ọma 124 Abụ Ọma Abụ Ọma 126 →