1Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha sị m,
2Ụkwụ anyị eguzola ugbu a
3E wuru Jerusalem dịka obodo
4Ọ bụ ebe ahụ ka ebo niile na-arịgo,
5Nʼebe ahụ ka ocheeze niile nke ikpe ikpe dị,
6Kpeenụ ekpere maka udo Jerusalem:
7Ka udo dịrị nʼime mgbidi gị niile
8Nʼihi ụmụnne m na ndị enyi m,
9Nʼihi ụlọ Onyenwe anyị, Chineke anyị,