We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 121

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 120 Abụ Ọma Abụ Ọma 122 →

1Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile,

2Inyeaka m na-esite nʼaka Onyenwe anyị,121:2 Abụ 124:8

3Ọ gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ,

4nʼezie onye na-eche Izrel nche

5Onyenwe anyị na-eche gị nche,

6anyanwụ agaghị achagbu gị nʼehihie,

7Onyenwe anyị ga-edebe gị ka ihe ọjọọ ọbụla ghara ịdakwasị gị.

8Onyenwe anyị ga-echebe gị mgbe ị na-apụ na mgbe ị na-abata abata,

← Abụ Ọma 120 Abụ Ọma Abụ Ọma 122 →