1Ndị a bụ okwu Agọ, nwa Jake, onye Masa,
2Nʼezie, abụ m onye nzuzu karịa mmadụ ọbụla;30:2 Abụ m anụ ọhịa, a bụghị mmadụ.
3Amụtabeghị m amamihe,
4Olee onye na-arịgo nʼeluigwe na-arịdatakwa?
5“Okwu ọnụ Chineke niile bụ ihe anụchara anụcha,
6Atụkwasịla ihe ọbụla nʼokwu ya,
7“O Onyenwe anyị, naanị ihe abụọ ka m na-arịọ gị tupu m nwụọ;
8Nke mbụ, mee ka okwu efu na okwu ụgha dị anya nʼebe m nọ.
9Nʼihi na, ọ bụrụ na m aghọọ ọgaranya, ma eleghị anya, afọ ga-eju m, jubiga m oke,
10“Ekwujọla ohu nʼihu nna ya ukwu,
11“Ọ dị ndị30:11 Maọbụ, Ọgbọ na-akọcha nna ha,
12Ọgbọ ndị dị ọcha nʼanya nke onwe ha
13Ọ dị ndị anya ha dị nʼelu,
14Ndị eze ha niile bụ mma agha
15“Etu nwere ụmụ nwanyị abụọ
16Ala ili,
17“Onye ahụ na-akwa nna ya emo,
18“Ọ dị ihe atọ na-agbagwoju m anya, apụghị m ịghọta ha;
19Otu ugo si efegharị na mbara eluigwe;
20“Nke bụ ụzọ nwanyị na-akwa iko,
21“Ọ dị ihe atọ na-eme ka ụwa maa jijiji,
22Ohu ghọrọ eze,
23nwanyị obi ilu mesịrị lụta dị,
24“Ihe anọ dị nke dị nta nʼelu ụwa,
25Ndanda bụ ndị na-enweghị ume,
26Ewi nkume30:26 Ewi nkume bụ otu ụdị oke nʼọtụtụ ụzọ oke e nwere. Ha na-ebi nʼigwe nʼugwu. Lev 11:5; Abụ 104:18 bụ ndị na-adịghị ike,
27Igurube enweghị eze,
28Ngwere dị mfe iji aka jide ya,
29“Ha dị ihe atọ na-ejegharị nʼụwa nʼọnọdụ ịdị oke ebube,
30Ọdụm, eze ụmụ anụmanụ. Ọ naghị atụ onye ọbụla egwu,
31na oke ọkụkọ na-ejegharị ejegharị,
32“Ọ bụrụ na i meela ihe nzuzu site nʼifuli onwe gị elu
33A pịaa mmiri ara ehi a na-ewepụta mmanụ ara ehi;